2 Ndị Eze 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehoyada mekwara ka Jehova na eze na mmadụ niile+ gbaa ndụ na ha agaghị akwụsị ịbụ ndị Jehova. O mekwara ka eze na mmadụ niile+ gbaa ndụ.
17 Jehoyada mekwara ka Jehova na eze na mmadụ niile+ gbaa ndụ na ha agaghị akwụsị ịbụ ndị Jehova. O mekwara ka eze na mmadụ niile+ gbaa ndụ.