18 Mgbe e mechara, ndị obodo ahụ niile gara n’ụlọ Bel, kwatuo ebe dị iche iche a na-achụrụ ya àjà,+ kụriekwa arụsị ndị dị ebe ahụ.+ Ha gbukwara Matan bụ́ onye nchụàjà Bel+ n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.
Jehoyada onye nchụàjà họpụtakwara ndị ga na-elekọta ụlọ Jehova.+