19 Ọ kpọkwaara ndị isi ìgwè otu narị otu narị+ ndị agha, ndị nche Keria, ndị na-eche obí eze nche,+ na ndị obodo ahụ niile, ka ha si n’ụlọ Jehova dulaa eze n’ụlọ ya. Ha sikwa ụzọ e si aga n’ọnụ ụzọ ámá ndị na-eche obí eze nche dulaa ya n’ụlọ eze. Ọ gakwara nọrọ n’oche ndị eze na-anọ.+