2 Ndị Eze 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, o bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.