2 Ndị Eze 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà: “Chịkọtanụ ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova ka ha bụrụ onyinye dị nsọ,+ ma ụtụ onye ọ bụla kwesịrị ịtụ,+ ma ego ndị nchụàjà na-anata onye* kwere nkwa, ma ego onye nke ọ bụla si n’obi ya weta n’ụlọ Jehova.+
4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà: “Chịkọtanụ ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova ka ha bụrụ onyinye dị nsọ,+ ma ụtụ onye ọ bụla kwesịrị ịtụ,+ ma ego ndị nchụàjà na-anata onye* kwere nkwa, ma ego onye nke ọ bụla si n’obi ya weta n’ụlọ Jehova.+