2 Ndị Eze 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehoyada onye nchụàjà gaziri bute otu igbe+ ma kpọpuo okwuchi ya, dọsakwa ya n’aka nri ma a na-abata n’ebe ịchụàjà, n’ụlọ Jehova. Ebe ahụ ka ndị nchụàjà, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ, na-etinye ego niile a na-enweta n’ụlọ Jehova.+
9 Jehoyada onye nchụàjà gaziri bute otu igbe+ ma kpọpuo okwuchi ya, dọsakwa ya n’aka nri ma a na-abata n’ebe ịchụàjà, n’ụlọ Jehova. Ebe ahụ ka ndị nchụàjà, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ, na-etinye ego niile a na-enweta n’ụlọ Jehova.+