2 Ndị Eze 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ na-abụ a hụ na ego dị n’igbe ahụ ehiela nne, odeakwụkwọ eze na nnukwu onye nchụàjà agaa wepụta ya,* gụọkwa ya ka ha mara ego ole e nwetara n’ụlọ Jehova.+
10 Ọ na-abụ a hụ na ego dị n’igbe ahụ ehiela nne, odeakwụkwọ eze na nnukwu onye nchụàjà agaa wepụta ya,* gụọkwa ya ka ha mara ego ole e nwetara n’ụlọ Jehova.+