2 Ndị Eze 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ n’oge ahụ ka Hazel+ eze Siria gara lụso Gat+ agha ma weghara ya, mechaakwa bịawa ịlụso Jeruselem agha.+
17 Ọ bụ n’oge ahụ ka Hazel+ eze Siria gara lụso Gat+ agha ma weghara ya, mechaakwa bịawa ịlụso Jeruselem agha.+