2 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ndị na-ejere Jehoash ozi gbaara ya izu,+ gbuo ya n’ụlọ Milo,*+ n’ụzọ e si aga Sila.