2 Ndị Eze 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụ Jozaka nwa Shimiat nakwa Jehozabad nwa Shoma, bụ́ ndị na-ejere ya ozi, gburu ya.+ Ha likwara ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
21 Ọ bụ Jozaka nwa Shimiat nakwa Jehozabad nwa Shoma, bụ́ ndị na-ejere ya ozi, gburu ya.+ Ha likwara ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+