2 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’afọ nke iri abụọ na atọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz nwa Jihu+ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na asaa na Sameria.
13 N’afọ nke iri abụọ na atọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz nwa Jihu+ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na asaa na Sameria.