2 Ndị Eze 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpakwa àgwà ka Jeroboam nwa Nibat, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+ Ọ kwụsịghị ịkpa àgwà ka ya.
2 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpakwa àgwà ka Jeroboam nwa Nibat, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+ Ọ kwụsịghị ịkpa àgwà ka ya.