2 Ndị Eze 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, Jehova mere ka e nwee onye zọpụtara ndị Izrel+ n’aka ndị Siria, ha ebirikwa n’ụlọ ha otú ha bibu.*
5 N’ihi ya, Jehova mere ka e nwee onye zọpụtara ndị Izrel+ n’aka ndị Siria, ha ebirikwa n’ụlọ ha otú ha bibu.*