2 Ndị Eze 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 (Ma, ha akwụsịghị ime mmehie e ji mara ezinụlọ Jeroboam, onye mere ka ndị Izrel mehie.+ Ha nọ na-eme mmehie a, ha egbutughịkwa ogwe osisi arụsị*+ ndị dị na Sameria.)
6 (Ma, ha akwụsịghị ime mmehie e ji mara ezinụlọ Jeroboam, onye mere ka ndị Izrel mehie.+ Ha nọ na-eme mmehie a, ha egbutughịkwa ogwe osisi arụsị*+ ndị dị na Sameria.)