2 Ndị Eze 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe fọọrọ Jehoahaz bụ mmadụ iri ise ndị na-agba ịnyịnya, ụgbọ ịnyịnya iri, na puku ndị agha iri (10,000) ji ụkwụ aga, n’ihi na eze Siria bibiri ndị ọzọ,+ zọpịakwa ha, ha adịrị ka uzuzu na-adị n’oge a na-azọcha ọka.+
7 Ihe fọọrọ Jehoahaz bụ mmadụ iri ise ndị na-agba ịnyịnya, ụgbọ ịnyịnya iri, na puku ndị agha iri (10,000) ji ụkwụ aga, n’ihi na eze Siria bibiri ndị ọzọ,+ zọpịakwa ha, ha adịrị ka uzuzu na-adị n’oge a na-azọcha ọka.+