2 Ndị Eze 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe Ịlaịsha+ dara ọrịa nke mechara gbuo ya, Jehoash eze Izrel gakwuuru ya, na-ebesara ya ákwá, sị: “Nna m, nna m! M na-ahụ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị Izrel na-agba ịnyịnya!”+
14 Mgbe Ịlaịsha+ dara ọrịa nke mechara gbuo ya, Jehoash eze Izrel gakwuuru ya, na-ebesara ya ákwá, sị: “Nna m, nna m! M na-ahụ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị Izrel na-agba ịnyịnya!”+