2 Ndị Eze 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 sị: “Meghee windo chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ.” Ya emeghee ya. Ịlaịsha asị: “Gbaa!” Ya agbaa. Ịlaịsha asịzie: “Akụ́ Jehova ji emeri,* akụ́ e ji emeri Siria! Ị ga na-egbu* ndị Siria n’Efek+ ruo mgbe i gbuchara ha.”
17 sị: “Meghee windo chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ.” Ya emeghee ya. Ịlaịsha asị: “Gbaa!” Ya agbaa. Ịlaịsha asịzie: “Akụ́ Jehova ji emeri,* akụ́ e ji emeri Siria! Ị ga na-egbu* ndị Siria n’Efek+ ruo mgbe i gbuchara ha.”