2 Ndị Eze 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otu ụbọchị, ka ndị mmadụ na-eli otu nwoke, ha hụrụ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ. N’ihi ya, ha tụbara ozu nwoke ahụ ozugbo n’ebe e liri Ịlaịsha ma gbaa ọsọ. Mgbe ozu nwoke ahụ metụrụ ọkpụkpụ Ịlaịsha, nwoke ahụ si n’ọnwụ bilie+ ma guzoro n’ụkwụ ya. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 5 Ụlọ Nche,8/1/2005, p. 1111/15/1991, p. 5
21 Otu ụbọchị, ka ndị mmadụ na-eli otu nwoke, ha hụrụ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ. N’ihi ya, ha tụbara ozu nwoke ahụ ozugbo n’ebe e liri Ịlaịsha ma gbaa ọsọ. Mgbe ozu nwoke ahụ metụrụ ọkpụkpụ Ịlaịsha, nwoke ahụ si n’ọnwụ bilie+ ma guzoro n’ụkwụ ya.