2 Ndị Eze 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma, Jehova meere ha amara, meere ha ebere,+ gosikwa na ihe gbasara ha na-emetụ ya n’obi, n’ihi ndụ ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb+ gbara. Ọ chọghị ibibi ha. Ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo taa.
23 Ma, Jehova meere ha amara, meere ha ebere,+ gosikwa na ihe gbasara ha na-emetụ ya n’obi, n’ihi ndụ ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb+ gbara. Ọ chọghị ibibi ha. Ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo taa.