2 Ndị Eze 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’afọ nke abụọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Jehoahaz eze Izrel, Amazaya nwa Jehoash eze Juda malitere ịchị.
14 N’afọ nke abụọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Jehoahaz eze Izrel, Amazaya nwa Jehoash eze Juda malitere ịchị.