2 Ndị Eze 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadin onye Jeruselem.+
2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadin onye Jeruselem.+