2 Ndị Eze 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka oge na-aga, Amazaya ziri ndị mmadụ ozi ha agaa gwa Jehoash nwa Jehoahaz, nwa Jihu eze Izrel, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+
8 Ka oge na-aga, Amazaya ziri ndị mmadụ ozi ha agaa gwa Jehoash nwa Jehoahaz, nwa Jihu eze Izrel, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+