2 Ndị Eze 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Izrel wee merie ndị Juda, onye nke ọ bụla n’ime ha agbalaa n’ụlọ* ya.