2 Ndị Eze 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ* eze. Ọ kpụkwaara ndị e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.
14 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ* eze. Ọ kpụkwaara ndị e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.