2 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị mmadụ mechara gbaara ya izu+ na Jeruselem, ya agbaga Lekish. Ma, ha ziri ndị mmadụ, ha achụrụ ya gaa Lekish, gbuo ya ebe ahụ.
19 Ndị mmadụ mechara gbaara ya izu+ na Jeruselem, ya agbaga Lekish. Ma, ha ziri ndị mmadụ, ha achụrụ ya gaa Lekish, gbuo ya ebe ahụ.