2 Ndị Eze 14:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+
24 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+