2 Ndị Eze 14:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O nwetaghachiri ala ndị Izrel malite na Libo-hemat*+ ruo n’Oké Osimiri Araba,*+ si otú a mezuo ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ kwuo. Jona onye amụma bụ nwa Amitaị, bụrụkwa onye Gat-hifa.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:25 Ṅomie, p. 108-109 Ụlọ Nche,1/1/2009, p. 25
25 O nwetaghachiri ala ndị Izrel malite na Libo-hemat*+ ruo n’Oké Osimiri Araba,*+ si otú a mezuo ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ kwuo. Jona onye amụma bụ nwa Amitaị, bụrụkwa onye Gat-hifa.+