2 Ndị Eze 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, Jehova kwere nkwa na ya agaghị ehichapụ aha ndị Izrel n’ụwa.+ N’ihi ya, o si n’aka Jeroboam nwa Jehoash zọpụta ha.+
27 Ma, Jehova kwere nkwa na ya agaghị ehichapụ aha ndị Izrel n’ụwa.+ N’ihi ya, o si n’aka Jeroboam nwa Jehoash zọpụta ha.+