2 Ndị Eze 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jeroboam, ihe niile o mere, ike ọ kpara, otú o si lụọ agha, na otú o si nwetaghachiri ndị Juda na ndị Izrel Damaskọs+ na Hemat,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.
28 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jeroboam, ihe niile o mere, ike ọ kpara, otú o si lụọ agha, na otú o si nwetaghachiri ndị Juda na ndị Izrel Damaskọs+ na Hemat,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.