2 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Jeroboam mechara nwụọ otú nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, nwụrụ, Zekaraya+ nwa ya anọchie ya, malite ịchị.
29 Jeroboam mechara nwụọ otú nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, nwụrụ, Zekaraya+ nwa ya anọchie ya, malite ịchị.