2 Ndị Eze 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ehaz dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ya, ma o meghị ka Devid.+
2 Ehaz dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ya, ma o meghị ka Devid.+