2 Ndị Eze 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Eze Ehaz gaziri Damaskọs ka ọ hụ Tiglat-piliza eze Asiria. Mgbe o ruru hụ ebe ịchụàjà dị na Damaskọs, o zigaara Yuraịja onye nchụàjà ebe e sere otú e si rụọ ebe ịchụàjà ahụ.+
10 Eze Ehaz gaziri Damaskọs ka ọ hụ Tiglat-piliza eze Asiria. Mgbe o ruru hụ ebe ịchụàjà dị na Damaskọs, o zigaara Yuraịja onye nchụàjà ebe e sere otú e si rụọ ebe ịchụàjà ahụ.+