2 Ndị Eze 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Yuraịja+ onye nchụàjà rụkwara ebe ịchụàjà+ dị nnọọ ka nke ahụ e sere ese Eze Ehaz si Damaskọs zitere ya. Ọ rụchara ya tupu Eze Ehaz esi Damaskọs lọta.
11 Yuraịja+ onye nchụàjà rụkwara ebe ịchụàjà+ dị nnọọ ka nke ahụ e sere ese Eze Ehaz si Damaskọs zitere ya. Ọ rụchara ya tupu Eze Ehaz esi Damaskọs lọta.