-
2 Ndị Eze 16:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ chụkwara àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka, na àjà mmanya n’elu ya, fesakwa ọbara anụ o ji chụọ àjà udo na ya.