2 Ndị Eze 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze Ehaz gbukasịrị akụkụ dị iche iche nke ihe ndị e ji ebu ihe+ ma wepụ efere ndị dị n’elu ha.+ O si n’elu oké ehi ndị e ji ọla kọpa kpụọ+ bupụ nnukwu ite a na-akpọ Oké Osimiri ma busa ya na pevment e ji nkume rụọ.+
17 Eze Ehaz gbukasịrị akụkụ dị iche iche nke ihe ndị e ji ebu ihe+ ma wepụ efere ndị dị n’elu ha.+ O si n’elu oké ehi ndị e ji ọla kọpa kpụọ+ bupụ nnukwu ite a na-akpọ Oké Osimiri ma busa ya na pevment e ji nkume rụọ.+