-
2 Ndị Eze 16:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 O wepụkwara ihe e ji kpuchie elu otu ihe a rụrụ n’akụkụ ụlọ nsọ maka Ụbọchị Izu Ike, mechiekwa ụzọ eze si abata n’ụlọ Jehova. O mere ihe a n’ihi ụjọ ọ na-atụ eze Asiria.
-