2 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe a mere ndị Izrel maka na ha mehiere Jehova bụ́ Chineke ha, onye napụtara ha n’aka Fero eze Ijipt+ mgbe o si Ijipt kpọpụta ha. Ha nọ na-efe* chi ọzọ dị iche iche.+
7 Ihe a mere ndị Izrel maka na ha mehiere Jehova bụ́ Chineke ha, onye napụtara ha n’aka Fero eze Ijipt+ mgbe o si Ijipt kpọpụta ha. Ha nọ na-efe* chi ọzọ dị iche iche.+