2 Ndị Eze 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha na-anọkwa n’ebe niile dị elu na-esu àjà ọkụ otú mba ndị ọzọ na-eme, ndị Jehova ji maka ndị Izrel mee ka a dọrọ n’agha.+ Ha nọ na-eme ihe ọjọọ, na-akpasu Jehova iwe.
11 Ha na-anọkwa n’ebe niile dị elu na-esu àjà ọkụ otú mba ndị ọzọ na-eme, ndị Jehova ji maka ndị Izrel mee ka a dọrọ n’agha.+ Ha nọ na-eme ihe ọjọọ, na-akpasu Jehova iwe.