1 Ihe E Mere 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ụmụ Midian bụ Ifa,+ Ife, Henọk, Abaịda, na Eldea. Ha niile bụ ụmụ Ketura.