1 Ihe E Mere 2:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ụmụ Keleb*+ nwanne Jeramiel bụ Misha ọkpara ya, bụ́ nna Zif, nakwa ụmụ Marisha bụ́ nna Hebrọn.