1 Ihe E Mere 2:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ezinụlọ ndị odeakwụkwọ ndị bi na Jebez bụ ndị Taịrataịt, ndị Shimiataịt, na ndị Sukataịt. Ọ bụ ha bụ ndị Kenaịt.+ Ọ bụkwa Hamat, nna ndị Rikab,+ mụrụ ha.
55 Ezinụlọ ndị odeakwụkwọ ndị bi na Jebez bụ ndị Taịrataịt, ndị Shimiataịt, na ndị Sukataịt. Ọ bụ ha bụ ndị Kenaịt.+ Ọ bụkwa Hamat, nna ndị Rikab,+ mụrụ ha.