1 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ ndị a ka a mụụrụ Devid mgbe ọ nọ na Hebrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn.+ Nne Amnọn bụ Ahịnoam+ onye Jezril. Nke abụọ bụ Daniel. Nne ya bụ Abigel+ onye Kamel.
3 Ụmụ ndị a ka a mụụrụ Devid mgbe ọ nọ na Hebrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn.+ Nne Amnọn bụ Ahịnoam+ onye Jezril. Nke abụọ bụ Daniel. Nne ya bụ Abigel+ onye Kamel.