1 Ihe E Mere 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nna ndị Itam+ mụrụ ndị a: Jezril, Ishma, na Idbash, (aha nwanne ha nwaanyị bụ Hazelelponaị).