1 Ihe E Mere 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ Keleb+ nwa Jefune bụ Aịru, Ịla, na Neem. Nwa* Ịla bụ Kinaz.