1 Ihe E Mere 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Jokim, ndị Koziba, Joash, na Seraf. Ha lụrụ ụmụ nwaanyị Moab. Nwa ya ọzọ bụ Jashubi-lihem. E dekọrọ ihe ndị a n’oge ochie.*
22 Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Jokim, ndị Koziba, Joash, na Seraf. Ha lụrụ ụmụ nwaanyị Moab. Nwa ya ọzọ bụ Jashubi-lihem. E dekọrọ ihe ndị a n’oge ochie.*