1 Ihe E Mere 4:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Mgbe Hezekaya+ bụ eze Juda, ndị a a kpọrọ aha gara bibie ụlọikwuu ụmụ Ham, gbuo ndị Meyunim bi ebe ahụ, bibiekwa ha ruo taa. Ha bichiziri ebe ahụ n’ihi na e nwere ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa.
41 Mgbe Hezekaya+ bụ eze Juda, ndị a a kpọrọ aha gara bibie ụlọikwuu ụmụ Ham, gbuo ndị Meyunim bi ebe ahụ, bibiekwa ha ruo taa. Ha bichiziri ebe ahụ n’ihi na e nwere ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa.