1 Ihe E Mere 4:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ụfọdụ n’ime ụmụ Simiọn gbagoro n’Ugwu Sia.+ Ha dị narị ụmụ nwoke ise (500). Ndị du ha gbagoo bụ Pelataya, Nearaya, Refeya, na Ọziel, bụ́ ụmụ Ịshaị.
42 Ụfọdụ n’ime ụmụ Simiọn gbagoro n’Ugwu Sia.+ Ha dị narị ụmụ nwoke ise (500). Ndị du ha gbagoo bụ Pelataya, Nearaya, Refeya, na Ọziel, bụ́ ụmụ Ịshaị.