1 Ihe E Mere 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ruben+ bụ ọkpara Izrel. Ọ bụ ya bụ ọkpara. Ma, ọ gakwuuru iko nna ya, ya na ya edinaa,*+ e nyezie ụmụ Josef nwa Izrel ihe ruuru ọkpara.+ Ọ bụ ya mere na e deghị na Ruben bụ ọkpara n’akwụkwọ e dere aha ndị ezinụlọ ha n’usoro. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 9
5 Ruben+ bụ ọkpara Izrel. Ọ bụ ya bụ ọkpara. Ma, ọ gakwuuru iko nna ya, ya na ya edinaa,*+ e nyezie ụmụ Josef nwa Izrel ihe ruuru ọkpara.+ Ọ bụ ya mere na e deghị na Ruben bụ ọkpara n’akwụkwọ e dere aha ndị ezinụlọ ha n’usoro.