1 Ihe E Mere 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ebo Ruben, n’ebo Gad, nakwa n’ọkara ebo Manase, e nwere puku mmadụ iri anọ na anọ na narị asaa na iri isii (44,760) ndị bụ́ dike n’agha. Ha na-eji ọta na mma agha, na-ejikwa ụta.* Ha bụkwa ndị agha a zụrụ azụ.
18 N’ebo Ruben, n’ebo Gad, nakwa n’ọkara ebo Manase, e nwere puku mmadụ iri anọ na anọ na narị asaa na iri isii (44,760) ndị bụ́ dike n’agha. Ha na-eji ọta na mma agha, na-ejikwa ụta.* Ha bụkwa ndị agha a zụrụ azụ.