1 Ihe E Mere 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke nyeere ha aka n’agha ahụ, nyefeekwa ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha. Ha rịọrọ Chineke ka o nyere ha aka n’agha ahụ, ya anụkwa arịrịọ ha maka na ha tụkwasịrị ya obi.+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:20 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 9
20 Chineke nyeere ha aka n’agha ahụ, nyefeekwa ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha. Ha rịọrọ Chineke ka o nyere ha aka n’agha ahụ, ya anụkwa arịrịọ ha maka na ha tụkwasịrị ya obi.+